Mwanamke mmoja raia wa Uholanzi amewasili nchini Uturuki baada ya safari iliyojaa hatari nchini Syria kwa ajili ya kumchukua binti yake aliyekua mjini Raqqa, mji unaokaliwa na waasi wa Islamic State.
Ọtụtụ mgbe ka ọ na-abụ nwaanyị amụtaghị nwa ọsịsọ ma ọ lụcha dị, a na-akparị ya. Aicha Macky gwara BBC ihe ọ na-gabiga n'aka ndị bee di ya nakwa ụfọdụ ndị ọyị maka amụtaghị nwa ruo ọtụtụ afọ.